
Klasị nke ise
Authored by Loveth Iheadindueme
Other
5th Grade
Used 1+ times

AI Actions
Add similar questions
Adjust reading levels
Convert to real-world scenario
Translate activity
More...
Content View
Student View
10 questions
Show all answers
1.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ọchịchị ọdịnala na-amalite na –
Obodo
Ezinaụlọ
Ogbe
2.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ihe abụọ edemede kwesịrị inwe bụ – na –
Isiokwu na mmechi
Mmalite na ngwụcha
3.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Obichukwu nwere obi nkume pụtara –
Obichukwu nwere obi siri ike
Obichukwu bụ ezigbo mmadụ
Obichukwu nwere obi ọjọọ
4.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ahịrịmfe na-enwe – ngwaa
Otu
Abụọ
Atọ
5.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Aha ụmụnna na-azakọ ọnụ bụ –
Aha nne na nna ha
Aha ikwu na ibe ha
Aha nna nna ha
6.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
A na-eji – egosi ihe ga-eme n'ọdịnihu
Na
Ga
Ka
7.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ụzọ abụọ e kere mkpụrụedemede Igbo bụ –
Ụdaume na ụdamkpị
Ụdaume na mgbochiume
Ụdamfe na ụdaarọ
Access all questions and much more by creating a free account
Create resources
Host any resource
Get auto-graded reports

Continue with Google

Continue with Email

Continue with Classlink

Continue with Clever
or continue with

Microsoft
%20(1).png)
Apple
Others
Already have an account?