
Klasị nke ise
Authored by Loveth Iheadindueme
Other
5th Grade
Used 1+ times

AI Actions
Add similar questions
Adjust reading levels
Convert to real-world scenario
Translate activity
More...
Content View
Student View
10 questions
Show all answers
1.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ọchịcha ọdịnala bụ –
Otu ndị ọcha si achị ndị Igbo
Ọchịchị ndị Igbo
Otu ndị Igbo si achị onwe ha tupu ndị ọcha abịa
2.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ọchịchị ọdịnala na-amalite na –
Ogbe
Ezinaụlọ
Obodo
3.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Onyeisi ezinụlọ bụ –
Nna
Nne
Ada
4.
OPEN ENDED QUESTION
3 mins • 5 pts
Depụta usoro ọchịchị ezinaụlọ na-agbaso
Evaluate responses using AI:
OFF
5.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Onyeisi ogbe bụ –
Onye kacha dị nta
Onye kacha tọọ ndị ọzọ
Onye kacha ndị ọzọ mara ihe
6.
OPEN ENDED QUESTION
3 mins • 5 pts
Aha akwụkwọ ọgụgụ anyị bụ –
Evaluate responses using AI:
OFF
7.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ndị na-emebe ọchịchị obodo bụ –
Ndị nze
Ndị ọzọ
Ndị nze na ọzọ si n'ogbe dị iche iche
Access all questions and much more by creating a free account
Create resources
Host any resource
Get auto-graded reports

Continue with Google

Continue with Email

Continue with Classlink

Continue with Clever
or continue with

Microsoft
%20(1).png)
Apple
Others
Already have an account?