
Klasị nke atọ
Authored by Loveth Iheadindueme
Other
3rd Grade
Used 3+ times

AI Actions
Add similar questions
Adjust reading levels
Convert to real-world scenario
Translate activity
More...
Content View
Student View
10 questions
Show all answers
1.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ndị na-agba egwú bụ –
Ụmụaka
Ndị okenye
Mmadụ niile
2.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Gwa m gwa m gwa m ụmụnne abụọ ihu mbasara ihu mbasara
Ọkụ na mmiri
Eluigwe na ala
3.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ihe ndị Igbo ji ezisa ozi n'oge ochie bụ – na –
Elekere na ekwentị
Ọkụ na mmiri
Ịkụ ogene na itinye ọkụ
4.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ndị Igbo ji – na – anabata ọbịa
Mmiri na oche
Ọjị na nzu
5.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ndị meriri na asọmpi na-enweta –
Onyinye
Ekele
Obi aṅụrị
6.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Onye na-akpọ nneukwu ka ọbịa ọmụgwọ bụ –
Nna nwa
Nne nwa
Ụmụnne
7.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Eji ịgba egwu akpata ego
Asị
Eziokwu
Access all questions and much more by creating a free account
Create resources
Host any resource
Get auto-graded reports

Continue with Google

Continue with Email

Continue with Classlink

Continue with Clever
or continue with

Microsoft
%20(1).png)
Apple
Others
Already have an account?