
Klasị nke isii
Authored by Loveth Iheadindueme
Other
6th Grade
Used 1+ times

AI Actions
Add similar questions
Adjust reading levels
Convert to real-world scenario
Translate activity
More...
Content View
Student View
10 questions
Show all answers
1.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Chioma – ahịa ụnyaahụ
Ga-aga
Gara
Agaala
2.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ọkụkọ sịrị ya hapụ kwọọm gịnị ka o ji azụ ụmụ bụ –
Ilu
Asịnilu
Akpaalaokwu
3.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Gwam gwam gwam agbọghọ toro n'afọ laa n'afọ.
Unere
Ube
Akị bekee
4.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Gwam gwam gwam ụmụnne abụọ ihu mbasara mbasara
Akị gbara mkpị
Eluigwe na ala
Ọkọchị na udummiri
5.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Azụ okwu a bụ Ọkọchị bụ –
Mmiri ozuzo
Udummiri
Anyanwụ
6.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Azụ okwu a bụ ọgaranya bụ –
Agadi
Nnukwu mmadụ
Ogbenye
7.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Myiri okwu a bụ agadi bụ –
Okenye
Nwantakịrị
Okemmadụ
Access all questions and much more by creating a free account
Create resources
Host any resource
Get auto-graded reports

Continue with Google

Continue with Email

Continue with Classlink

Continue with Clever
or continue with

Microsoft
%20(1).png)
Apple
Others
Already have an account?