Search Header Logo

Nwale n'asụsụ Igbo klasị nke isii

Authored by Loveth Iheadindueme

Other

6th Grade

Used 1+ times

Nwale n'asụsụ Igbo klasị nke isii
AI

AI Actions

Add similar questions

Adjust reading levels

Convert to real-world scenario

Translate activity

More...

    Content View

    Student View

10 questions

Show all answers

1.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Anyị chọrọ ịga ahịa mana mmiri na-ezo.

Okwu na-arụ ọrụ dịka njikọ bụ –

Ịga

Mmiri

Mana

2.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Olee ebe ị na-aga?

Ahịrịokwu a bụ –

Ahịrị ntimkpu

Ahịrịmfe

Ahịrị ajụjụ

3.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Obi na Ada bụ nwanne.

Na na-arụ ọrụ ebe a dịka –

Njikọ

Nkejiokwu

Atụmatụ okwu

4.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Obi bụ mbe bụ –

Ahịrịokwu ndabe

Atụmatụ okwu

Ilu

5.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Awọ anaghị agba ọsọ ehihie n'efu bụ –

Nka okwu

Ilu

Atụmatụ okwu

6.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Obi na Ada – akwụkwọ ụnyaahụ.

Ga-aga

Ka ga-aga

Gara

7.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ahịrịmfe ndiniihu bụ –

Ahịrịokwu na-ekwu ihe merela eme

Ahịrịokwu na-ekwu ihe ga-eme eme

Access all questions and much more by creating a free account

Create resources

Host any resource

Get auto-graded reports

Google

Continue with Google

Email

Continue with Email

Microsoft

Continue with Microsoft

or continue with

Facebook

Facebook

Apple

Apple

Others

Others

Already have an account?